TOUCH OR CLICK ON EACH PICTURE AND THEN PLAY THE SOUND
{mp3}nnef{/mp3}Nne m mara nma {mp3}fss2{/mp3}Nne m bụ ọmalicha nwanyị {mp3}fss2a{/mp3}My mother is beautiful {mp3}ikpe3{/mp3}Brother Nwanne m nwoke bụ onye oka ikpe {mp3}ikpe3a{/mp3}My brother is a lawyer {mp3}ikpe4{/mp3}Nwanne nwanyị Sister {mp3}ikpe4a{/mp3}Nwanne m nwanyị bụ nwa akwụkwọ . My sister is a student Di na Nwunnye {mp3}ikpe5{/mp3} Husband and wife Anyị bụ di na nwunnye {mp3}ikpe5a{/mp3} We are Husband and Wife {mp3}ikpe15{/mp3} {mp3}ikpe15a{/mp3}Baby Sitter Ngozi bụ onye na-eku nwa{mp3}ikpe15b{/mp3} Ngozi bụ onye na-enode nwa{mp3}ikpe15c{/mp3} Ngozi is A BABY SITTER {mp3}pfs8oz{/mp3} SIBLINGS Anyi bụ ụmụ nwanne ise{mp3}ikpe18a{/mp3} We are 5 SIBLINGS