|
A, a Akwukwo (Book)
Anya (Eye)
Aka (Hand)
|
|
B, b Bata (Come in)
Bịa (Come)
Biko (Please)
|
|
CH, ch Chineke (God)
Chukwu (God)
Chere (Wait)
Cheta (Remember)
|
|
D, d Dalu (Thank you)
Dee ihe (Write Something)
Dee ife (Write Something)
Dote (Keep)
Dozie Fix (Arrange)
Duga (Escort)
|
|
E, e Ego/Ego (Money)
Eze (Teeth)
Egbe (Kite)
Enyi (Elephant)
|
|
F,f Fa/(ha) (They )
Ficha (Clean/Clear)
Furu/(fulu)Lost
|
|
G, g Gaa (Go)
Gini (What?)
|
|
GB, gb Gbaa Shoot
Gbata
Rush/Come quickly Gbanwe (Change)
|
|
GH, gh Ghara Leave/Abandon
Ghanye (Pour)
Gharị
Confused/ Confussion |
|
GW, gw Gwa Tell
Gwakọ (Mix )
Gwuo (Swim)
Gwụọ Cure
|
|
H, h Ha(fa) They
Hapụ(rapụ) Leave
Helue(fenue) Fly up
|
|
I,i Ichoku Parrot
Iri nri
Ili Nni
To eat food Ide To Write
|
|
Ị , ị Ịdị n'out Unity
Ịje ije To walk
Ịga ije To walk
Ịgba ọsọ To run
|
|
J ,j Jụọ Ajụjụ Ask question (s)
Jee ahịa
Jee afịa
Go to Market Jaa Chukwu/Chineke mma (Praise the Lord)
Jaa m mma (Praise me)
Jee ọrụ
Jee ọlụ
Go to Work Jide m (Hold me)
Jee ụlọ akwụkwọ
Jee ụnọ akwụkwọ
Go to School Jikere (Prepare)
|
|
K , k Ka Chi bọọ
Ka Chi foo
Good Night Kedụ? How?
Kemesịa Good Bye
|
|
KP , kp Kpaa nkata Discuss
Kpere Chineke
Kpelụ Chineke
Pray to God Kpọọ m Call me
|
|
KW , kw Kwado Prepare
Kwere Agree
Kwọọ aka Wash hand
|
|
L , l Laa ụlọ
(Naa ụnọ)
Go home Lee Look
Lụọ Marry
|
|
M , m Mara Know
Mara nma
Is beautiful Mechie Close
Mụọ ịte egwu
Mụọ ịgba egwu
Learn how to dance Mụta Learn
Mere m Do it for me
|
|
N , n Nna Father
Nne Mother
Na and
Nna na Nne
Father and Mother
|
|
Ṅ , n Ṅụọ Drink
Ṅomịa Deep thought
Ṅụrịa Rejoice
|
|
NW , nw Nwaanyị
Female/lady/girl Nwere Own
Nwoke Male/boy
|
|
NY , ny Nye m ego Give me money
Nyịrị yaa
Difficult to him/her Nyaa ụgbọ Drive a vehicle
|
|
O , o Olu
(Onu)
Neck Omenala
Omenanị
Tradition Osisi Tree
|
|
Ọ , ọ Ọnụ Mouth
Ọka Corn
Ọkụkọ
Chicken/Fowl |
|
P , p Para Carry
Pụọ Go out
Pụta Come out
|
|
R , r Raa ofe
Drink/lick soup Ree ihe
Sell something Rie nri
Eat food |
|
S , r Saa ahụ
Saa arụ
Take a bath/ shower Saa eze Brush Teeth
Sie ihe
Sie ife
Cook something Sịa asị Tell a lie
Sụọ akwa
Do laundry/Wash clothes Soro Follow
|
|
SH , sh Shie anụ
Cook meat Shiri nri
Cooked food Shitu n'ọkụ
Warm it up |
|
T , t Taa Chew
Tigbuo Kill
Tụọrọ m
Toss/Throw to me |
|
U , u Ugbo Farm
Unu niile
You all Ukwu
Lower back |
|
Ụ , ụ Ụgbọ elu
(Ụgbọ enu)
Airplane Ụlọ
(Ụnọ)
House Ụkwụ
Leg |
|
V , v Vupu Carry out
Vuru Carry
Vutere m
Carry to (for) me |
|
W , w Waa ọjị
Break kola nut Weta ego Bring money
Wuo ụlọ
(Wuo ụnọ)
Build a house |
|
Y , y Yaa he/she
Yiri
Yili
Looks like/resembles aYịya
Cray fish |
|
Z, z Zaa ụlọ
(Zaa ụnọ)
Sweep the house Zaa ezi
Sweep compound Zie ozi
Send/Give message Zụọ akwụkwọ
Buy book Zụọ ụlọ
(Zụọ ụnọ )
Purchase a home(house) Zụọ ahịa
( Zụọ afịa)
Conduct a Trade
|
PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)
| BEGIN | PEOPLE | THINGS | ALPH | NUMB | NAMES | DICT | TOS |