| {mp3} ezen{/mp3} |
Ezi n'ụlọ - Family
| {mp3} ezen1{/mp3} |
Ezi n'ụnọ - Family
|
Central Igbo & Anambra /English |
Igbo/English Sentences
|
|
|
1 |
Nna
{mp3}nnaf1{/mp3} Father
|
Nna m bụ ezigbo mmadụ {mp3}nnaf2y1{/mp3} Nna m bụ ezigbo mmadụ {mp3} nnaf2kz{/mp3} My father is a good man.
|
|
2 |
Nne {mp3} nnef{/mp3}
Nne Mother |
Nne m mara nma dị egwu. {mp3}nnef2{/mp3} Nne m bụọmalicha nwaanyị. {mp3}nnef2a{/mp3} My mother is very beautiful. |
|
3 |
Di {mp3}dif{/mp3}
Di
|
Di m bị ọgaranya. {mp3} dif2{/mp3} Di m bụọgalanya. {mp3} dif2k{/mp3} My husband is a wealthy man.
|
|
4 |
Nwunye
{mp3} nwuf{/mp3} Nwunye
Wife |
Nwunye m mara nma nwaaṅyị {mp3} nwuf2g{/mp3} Nwunye m bụ ọmalicha nwaanyị {mp3}nwuf2k{/mp3} My wife is a beautiful woman |
|
5 |
Di na Nwunye {mp3} dinaf{/mp3} Di na Nwunye
Husband and Wife |
Anyị bụ Di na nwunye {mp3} nwuf2zk{/mp3} Anyị bụ Di naṅwunye. {mp3} nwuf2zk{/mp3} We are husband and wife |
|
6 |
Nwanne nna m {mp3} 6nwaf{/mp3}
mọbụ "Iya" {mp3} 6anwaf{/mp3}
Uncle |
Nwanne nna m bịara taa {mp3} 6nwaf2{/mp3} Nwanne nna m bịalụ taa {mp3} 6nwaf2y{/mp3} Iya m bịara taa {mp3}6anwaf2z{/mp3} My uncle came today
|
|
7 |
Nnanne nne m {mp3} 7nwaf{/mp3} Nnanne nne m {mp3} 7nwaf{/mp3}
"Iye eye" {mp3} 7anwaf{/mp3}
Aunt |
Nwanne nne m bi n'ụlọ anyị {mp3}7nwaf2{/mp3} Nwanne nne m bi n'ụnọ anyị {mp3} 7nwaf27{/mp3} Iye eye m bị n'ụlọ anyị {mp3} 7anwaf2{/mp3} My Aunt lives in our house |
|
8 |
Nwoke {mp3}ikpe11{/mp3} Man (Male)
|
Nwoke a bụ nwanne m {mp3}ikpe11a{/mp3} This Man is my brother
|
|
9 |
Nwaanyị {mp3} 9nwaf{/mp3} Nwaanyị
Woman (Female)
|
Nwaanyị a bụ asa. {mp3} 9nwaf2{/mp3}
Nwaanyị a bụ asampete {mp3} 9nwaf2u{/mp3} This woman is a dazzling beauty.
|
|
10 |
Nna Oche {mp3}ikpe6{/mp3} Nnanna {mp3}ikpe6a{/mp3}
Grand father |
Nna m oche ka di ndu {mp3}ikpe6b{/mp3} Nnanna m ka di ndu {mp3}ikpe6c{/mp3} My grandfather is still alive. |
|
11 |
Nne Oche {mp3}ikpe7{/mp3} Nnenne {mp3}ikpe7a{/mp3} Grand mother
|
Nne Oche m di obi oma {mp3}ikpe7b{/mp3} Nnenne m di obi oma {mp3}ikpe7c{/mp3} My Grand mother is kind |
|
12 |
Nwa nwoke {mp3}12f{/mp3}
Nwa nwoke
Boy |
Nwa m nwoke na-agba bọlụ. {mp3}12f2{/mp3} Nwa m nwoke na-agba bọlụ. My son is playing ball
|
|
13 |
Nwa nwaanyị {mp3}13f{/mp3} Nwa nwaanyị
Daughter |
Nwa m nwaanyị mara nma. {mp3}13f2{/mp3} Nwa m nwaanyi bu ọmalịcha nwa {mp3}13f2y{/mp3} My daughter is a beautiful girl. |
|
14 |
Nwantakịrị {mp3}14f{/mp3}
Nwantakịlị {mp3}14fa{/mp3}
Child |
Emeka na-eme omume ka nwatakịrị. {mp3}14af2{/mp3}
Emeka na-eme omume ka nwatakịlị. {mp3}14f2aa{/mp3} Emeka behaves like a Child.
|
|
15 |
Nwa ọhụọ {mp3}15f{/mp3} Nwa ọfụọ {mp3}15fa{/mp3}
New born Baby
|
Nwunye m mụrụ nwa ọhụọ. {mp3}15f2{/mp3} Nwunye m mụlụ nwaọfụọ. {mp3}15f2a{/mp3} My wife gave birth to a new baby.
|
|
16 |
Onye na-eku Nwa {mp3}16f{/mp3}
Onye na-enedo Nwa {mp3}16fa{/mp3} Baby Sitter |
Nneka bụ onye na-eku nwa. {mp3}16f2{/play}
Nneka bụ onye na-enedo nwa. {mp3} 16f2a{/mp3} Nneka is a baby sitter
|
|
17 |
Nwanne nwoke
{mp3}17f{/mp3}
Nwanne nwoke Brother |
Nwanne m bụ onye ọka ikpe.
{mp3}17f2{/mp3}
Nwanne m nwoke bụ onye oka ikpe . My brother is a lawyer.
|
|
18 |
Nwanne nwanyị {mp3}ikpe4{/mp3}
Sister
|
Nwanne m nwanyị bụ nwa akwụkwọ {mp3}ikpe4a{/mp3} My sister is a student My sister is a student
|
|
19 |
Okenye {mp3}19f{/mp3}
Okenye
Elder |
Okenye na-enwe uche karịa nwanta. {mp3}19f2{/mp3}
Okenye na-enwe uche kalịa nwata. {mp3}19f2a{/mp3} An elder is wiser than a child. |
|
20 |
Dimkpa
{mp3}20f{/mp3}
Dimkpa A strong man |
Okereke bụ dimkpa {mp3}20f2{/mp3}
Okeke bụ ndikpa
Okereke/Okeke is a strong man.
|
|
21 |
Okorobịa
{mp3}21f{/mp3}
Okolobịa {mp3} 21fa{/mp3}
Youth (Male) |
Emeka bụ okorobịa
{mp3}21f2{/mp3}
Emeka bụ okolobia {mp3}21f2a{/mp3}
Emeka is a young man. |
|
22 |
Agbọghobịa
{mp3}22f{/mp3} Agbọghobịa Lady(Young woman) |
Amaka bụ agbọghọbịa. {mp3}22f2a{/mp3}
Amaka bụ agbọghọbịa.
Amaka is a young lady
|
|
23 |
Ntorobia {mp3}23f{/mp3}
Ntolobịa {mp3}23f{/mp3}
Youth (Male or Female)
|
Emeka na Amaka bụ ntorobịa.
{mp3}23f2{/mp3}
Emeka na amaka bụ ntolobịa.
{mp3}23f2a{/mp3}
Emeka and Amaka are young adults
|
|
24 |
Ejima
{mp3}24f{/mp3}
Ejima
Twins |
Nwa nne m mụrụ ejima.
{mp3}24f2hy{/mp3}
Nwa nnem mụlụ ejima.
{mp3}24f2a{/mp3}
My sister gave birth to a set of twins.
|
|
25
|
Enyi {mp3}24f1{/mp3} Ọyi {mp3}24f2{/mp3} Enyi Nwoke {mp3}24fa{/mp3} {mp3}24fb{/mp3}
Friend Male Friend Female Friend |
Ndị bụ Enyi {mp3}24fk1{/mp3}
Ndị a bu Ọyị {mp3}24f2k1{/mp3}
These are friends
Ndị a bụ Enyi nwoke na enyi nwaanyi {mp3}24fkk4{/mp3} Ndị a bụỌyi nwoke na Ọyi nwaanyi {mp3}24fkk3{/mp3}
These are boy friend and girl friend
|
|
28
|
Onye Agbata Obi {mp3}26fb{/mp3} {mp3}26fb{/mp3}
Neighbor |
Onye agbata obi anyị bụ onye ọrụ ubi {mp3}26fbk{/mp3} Onye agbata obi anyị bụ-ọkọ ugbo {mp3}26fbk1{/mp3} Our neighnor is a farmer |
|
Ikwu na Ibe {mp3}ikpe16{/mp3}
Relations |
Anyi bụ Ikwu na Ibe {mp3}ikpe16a{/mp3} We are relations |
|
|
Ụmụ Nne Nwoke {mp3}ikpe17{/mp3}
Brothers |
Anyi bụ ụmụ nne atọ. {mp3}ikpe17a{/mp3} We are three brothers |
|
|
Ụmụ Nwanne {mp3}ikpe18{/mp3}
Siblings |
Anyị bụ Ụmụ Nwanne ise {mp3}ikpe18a{/mp3} We are five siblings |