Ụmụ Anụmanụ
|
|
Animals
|
IGBO/ ENGLISH |
IGBO & ENGLISH Aentences |
|
1 Adaka
Adaka
Baboon
|
Adaka nọọ n'elu osisi
Adaka nọọ n'enu osisi
A Baboon is on a tree top |
|
2. Agụ
Agụ
Tiger |
Ọdụm siri ike
A Lion is a strong animal |
|
3. Agụ Iyi
Agụ Iyi
Crocodile |
Anyị huru Agụ Iyi
Anyị fụlụ Agụ Iyị
We saw a crocodile |
|
4. Agwọ
Agwọ
Snake |
Ihe a bụ Agwọ
This is a Snake Ife a bụ agwọ
This is a snake
|
|
5. Ụmụ Anụmanụ
Ụmụ Anụmanụ
Animals |
Lekwa Ụmụ Anụmanụ
Nekwa "Ụmụ Anụmanụ"
Look at animals |
|
6. Aṅụ
Anwụ
Bee |
Aṅụ gbara Chike
Anwụ gbala Chike A bee stung Chike Vocabulary: Chike = name of a male anya = eye
|
|
7. Anwụnta
Anwụnta
Mosquito |
Anwụnta tara Mazi
Anwụnta talụ Mazi
Mazi was bitten by a mosquito
|
|
8. Akika
Mkpu
Akwụnta
Akika
Termite |
Akịka tara ụlọ anyi
Mkpu tara ụlọ anyị
Akwnta tara ụlọ anyị
Akịka talụ ụlọ anyị
Termite destroyed Our neighbor's house
|
|
9. Atụrụ
Atụlụ
Sheep |
Nke a bụ Atụru nọọ n'ubi
Ndi a bụ Atụlụ nọ n'ubi
These are Sheep in a farm Vocabulary: nọọ = lives; stays; habitates
ubi = farm
|
|
10. Awọ
Awọ
Frog |
Nke a bụ Awọ
Ife a bụ Awọ
This is a frog Vocabulary: Nke a = This
bụ = is
Nọọ = staying; on
Elu (enu) = top;
osisi = tree
|
|
11. Azụ
Azụ
Fish
|
Ihe a bụ Azụ ndụ
Ife a bụ Azụ ndụ
This is a fresh fish Vocabulary: Ihe = This;
Ife) = This;
bụ = is
ndu = life(fresh)
|
|
12. Egbe
Egbe
Kite |
Egbe buru nwa ọkụkọ anyị
Egbe bulu nwa ọkụkọ anyị
A kite carried (stole) our chic |
|
13. Ehi
Efi
Cow |
"Ehi" nke a gbara agba
Nke a bụ nnukwu "Efi"
This cow is huge |
|
14. Ejula
Ejuna
Njịla
Snail |
Nne m tere ofe Ejula.
Nne m sili ofe Ejuna
Nne m tere ofe Njila My mother prepared soup with snail Vocabulary: Nne = Mother
siri = cooked, prepared
sili = cooked, prepared
ofe = soup
|
|
15. Ele
Ene
Antelope |
Nke a bụ Ele nọ n'ọhịa
Ife a bụ Ene nọọ n'ọfịa
This is an antelope in the bush |
|
16. Enyi
Enyi
Elephant
|
Enyi nkea gbara agba
Enyi nkea gbalụ agba
This is a mighty Elephant Vocabulary: ukwu = big
|
|
17. Enyi Mmiri
Enyi Mmili
Hippopotamus |
Enyi Mmiri bụ eze mmiri
Enyi Mmili bu eze mmili
Hippopotamus is The king of the sea
|
|
18. Enyi Nnụnụ
Enyi Nnụnụ
Ostrich |
A hụrụ m Enyị Nnụnụ
A fulụ Enyị Nnụnụ
I saw an Ostrich Vocabulary: Nwanne Nwoke = Brother
huru = see, saw
fụlụ = see, saw
|
|
19. Enwe
Enwe
Monkey |
Enwe nọ n'elu osisi
Enwe nọọ n'enụ osisi
A monkey is on a tree
|
|
20. Ewu
Ewu
Goat |
Nke a bụ Ewu
Nke a bụ Ewu This is a Goat
|
|
21. Ewi
Ewi
Rabbit |
Anyị gbara ọnya ewi
Anyị gbalụ ọnya ewi
We set a trap for a Rabbit
|
|
22. Ezi
Ezi
Pig |
Anụ Ezi na-atọ ụtọ
Anụ Ezi na-asọ ụsọ
Pig meat (beacon) is delicious
|
|
23. Udide
Spider
|
Ahụrụ m udide
Afụlụ m Idede
I saw a spider Vocabulary: Igere Idede = Spider Web
|
|
24. Ichoku
Ichoku
Parrot |
Ichoku bụ nnụnụ
Ichoku bụ nnụnụ
A parrot is a bird
|
|
25. Igurube
Igwurube
Locust
|
Igurube mebiri ubi anyị
Igwurube mebili ubi anyị
Locust destroyed our farm |
|
26. Ikporikpo
Ikpolikpo
Peacock |
Ikporikpo mara mma
Ikpolikpo malụ mma
Peacock is beautiful |
|
27. Iji
Ijiji
Fly |
Iji dị n'obodo anyi
Ijiji dị n'obodo anyi
There are flies in my village |
|
28. Ịnyịnya
Anyanya
Horse |
Nna m nwere ịnyịnya
Nna m n'welụ anyanya
My father owns a horse
|
|
29. Ịnyịnya Ibu
Anyanya Ibu
Donkey |
Nna m nwere ịnyịnya Ibu
Nna m nwelụ Anyanya Ibu
My father owns a Donkey |
|
30. Udele
Udene
|
Udele jọrọ njọ
Udene jọrọ njọ
vultures are ugly |
|
31. Mbe
Mbekwu
Tortoise/Turtle
|
Mbe na-aghọ aghụghọ
Mbekwu na-aghọ aghụghọ
The Tortoise is a tricky animal |
|
32. Mbara
Mbala
Toad
|
Mbara dika Awọ
Mbala dika Awọ
A Toad and a frog are related |
|
33. Nkapị
Nkankwụ
Shrew |
Nkapị na-esi isi
Nkankwụ na-esi isi
A shrew smells |
|
34. Ngwere
Ngwele
Lizard |
Lekwa Ngwere ọdụ ogologo
Nekwa Ngwele ọdụ ogonogo
Look at a long lizard with a long tail |
|
35. Nkịta
Nkita
Dog |
Nkịta na-eche ụlọ anyị
Nkita na-eche ụnọ anyị
A dog guards Our home/house |
|
36. Nwamba
Nwamba
Cat
|
Anyi nwere Nwamba n'ụlọ anyi.
Anyi nwelu Nwamba n'ụnọ anyi
We have a cat in our house |
|
37. Nsikọ
Ada
Nrikọ
Crab |
Ofe Nsikọ na-atọ ụtọ
Ofe Ada na-atọ ụtọ
Ofe Nrikọ na-asọ ụsọ
Crab soup is delicious Vocabulary: ofe = soup
na-atọ or na-asọ = is delicious
|
|
38. Ụgbala
Ụgbana
Ọbọgwụ
Duck |
Lekwa Ụgbala na nwa ya
Nekwa Ụgbana na nwa ya
Nekwa Ọbọgwụ na nwa ya
Look at a duck and a duckling Vocabulary: na = and
Nwa = child
|
|
39. Ọdụm
Ọdụm
Lion |
Ọdụm bụ Eze anụmanụ
Lion is the king of animals
|
|
40. Ọgazi
Ọgazi
Guinea Fowl |
Anụ Ọgazi na-atọ ụtọ
Anụ Ọgazi na-asọ ụsọ
Guinea Fowl's meat tastes good
|
|
41. Oke
Oke
Rat |
Nwamba na-ata Oke
A cat eats rats Vocabulary na-ata = chews(eats)
|
|
42. Oke Bekee
Oke Oyibo
Guinea Pig |
Ihe a bụ Oke Bekee
Ife a bu Oke Oyibo
This is a Guinea Pig. |
|
43. Ọkụkọ
Fowl
|
Nke a bụ Ọkụkọ
Ife a bụ Ọkụkọ { This is a Fowl |
|
44. Ọkwa
Ọkwa
Partridge |
Ọkwa na Ọkụkọ bụ nwanne
Ọkwa na Ọkụkọ bụ nwanne
Partridge and fowl are related Vocabulary: na = and
nwanne = brother, sister/relations
|
|
45. Ọzọ
Ọzọ
Chimpanzee |
Ọzọ bụ nwanne Enwe
Ọzọ bụ nwanne renwe Chimpanzee is relative of Monkey |
|
46. Ọzodimgba
Ọzodimgba
Gorilla |
Ọzodimgba bụ nwanne enwe Ọzọ bụ nwanne { Ọzodimgba na Ọzọ bụ nwanne Gorilla and Chimpanzee are related |
|
47. Ọsa
Ọsa
Squirrel |
Ọsa bụ enyi madụ n'Amirika
Ọsa bụ ọyị n'Amirika
Humans and Squirrels are friendly in the USA |
|
48. Ụchịcha
Ụchịcha
Cockroach |
Uchicha na-ebuta ọrịa n'ụlọ
Uchicha na-ebute ọyịa n'ụnọ
Cockroach brings diseases into homes |
|
49. Ikwiikwii
okwookwoo
Ikwiikwii
Owl |
Ikwiikwii bụ nnụnụ ojọọ
Okwookwoo bụ nnụnụ ojọọ
Iwkiikwii bụ ajọ nnụnụ
An owl is an ugly creature |
|
50. Ugo
Ugo
Eagle
|
Ugo bụ oke nnụnụ { Ugo bụ oke nnụnụ The eagle is a great bird |
|
51. Torotoro
Tolotolo
Turkey |
Torotoro buru ibu { Tototolo bulu ibu
Turkey is big
|
|
52. Atụ
Atụ
Giraffe |
Atụ bụ anụmanụ buru ibu
Atụ bụ anụmanụ bulu ibu
Giraffe is a big animal |
|
53. Aghụ
Aghụ
Aligator |
Aghụ na-ebi na mmiri
Aghụ na -ebi na mmili
An alligator lives inside water |
|
54. Utebe
Utobo
Baboon |
Utebe bụ nwanne ọzọdimgba
Utobo bụ nwanne ọzọdimgba
Bboon is the brother of gorilla |
|
55. Igwu isi
Igwu isi
Lice |
Igwu isi na-amị ọbara
Igwu isi na-amị ọbala
Lice suck blood |
|
56. Oporo
Oporo
Lobster |
Anyị ji oporo esi ofe
Anyị ji opro esi ofe
We cook soup with Lobster |
|
57. Nama
Efi Awụsa
Cow |
Anụ nama na-atọ ụtọ
Efi Awụsa na-asọ ụsọ
Cow meat is delicious |
|
58. Ebu
Evu {mp3} {mp3}iaz58a{/mp3}
Wasp |
Ebu na-agba agba
Evu na-agba agba A wasp stings |
|
59. Nduru
Ndulu
Dove |
Nduru bụ nnụnụ mara mma
Ndulu bụ nnụnụ mala mma
The dove is a beautiful bird |
|
60. Mgbọkwọ egele
Tatambeneke
Dragon fly |
Mgbọkwọ egele ike ya aṅụ mmiri
Tatambeneke ji ike ya aṅụ mmili
A dragon fly drinks with its anus |
|
61 Ụkpara
Ụkpana
Ogugu
Grasshopper |
Ụkpara ogugu na-efe efe
Ụkpana na-efe efe
A grasshopper flies |
|
62. Ncheke
Ncheke
Nwabụlọ
Nwabụlọ
Wall Gecko |
Ncheke na-ebi n'ahụ ụlọ
Ncheke na-ebi n'arụ ụnọ
Nwabụlọ na-ebi n'ahụ ụlọ
Nwabụlọ na-3bi n'arụ ụnọ
A wall gecko lives on the wall |
|
63. Otụrụkpookpoo
Ọtụlụkpookpoo
Wood pecker |
Ọtụrụkpookpoo nwere ọnụ ogologo
Ọtụlụkpookpoo nwelụ ọnụ ogonogo
A wood pecker has a long beck |
|
64. Mkpabiri
Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị
Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị
Centipede |
Mkpabiri bụ ahụhụ ọjọo
Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị bụ ahụhụ ọjọọ
Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị bụ arụrụ ọjọọ
A centipede is a harmful insect |
|
65. Ebulu
Ebunu
Ram |
Ebulu bụ di atụrụ
Ebunu bụ di atụlụ
The ram is a male sheep |
|
66. Ololo
Okongono
Praying mantis |
Ololo na-efe efe
Okongono na-efe efe
A praying mantis flies |
|
67. Ahịa
Ashịa
Weaver bird |
Ahịa na-eji igunkwụ arụ ụlọ ya
Ashịa na-eji afịfịa nkwụ arụ ụno ya
A weaver bird builds its nest with palm fronds |
|
68. Akpị
Akpị
Scorpion |
Akpị na-agba agba
Akpị na-agba agba
A scorpion stings |
|
69. Nkwọnta
Ọgankwọ
Ferocious Kite |
Nkwọnta na-eri ọkukọ
Ọgankwọ na-eli ọkụkụ
Ferocious Kite eats fowls |
|
70. Okporoko
Okpoloko
Cod Fish |
Okporoko na-atọ ụtọ n'ofe
Okpoloko na-asọ n'ofe
Cod fish is delicious in a soup |
|
71. Ohumagala
Orumagana
Chamelion |
Ohumagala nwere agwa mara mma
Orumagana amaka
A chamelion has beautiful colours |
|
72. Ndaṅụ
Ikpuru
Ikpulu
Jigger |
Ndaṅụ na-amị ọbara
Ikpuru na-amị ọbara
Ikpulu na-amị ọbala
A jigger sucks blood |
|
73. Nchi
Nchi
Grasscutter |
Anụ nchi na-atọ ụtọ
Anụ nchi na-asọ ụsọ
grasscutter meat is delicious |
|
|