|
|
Igbo Proverbs |
English Meaning |
|
1 |
Anwansị ka Mbe na-eme mgbe O na-akwado igaefe miri riri Enyi
{mp3}ipa1{/mp3}
|
It is a bravado of extreme proportion when a Tortoise is preparing to cross a rive that drowned an Elephant
|
|
2 |
Anaghị agba aka ahụ eze nwntakịrị {mp3}ipa2{/mp3}
|
New Tooth development of each kid must be rewarded with monetary gifts by adults |
|
3 |
A si nwata saa ahụ, ya sawaa afo ya. {mp3}ipa2{/mp3}
|
When a small child is told to take a shower (bathe), he/she begins to body, his/her stomach (belly).
|
|
4 |
A tụọrọ ọmara, ọ mara, a tụọrọ ofeke,
{mp3}ipa4{/mp3} |
When a proverb is told to somebody wise, he understands and acts accordingly. But when told to a shallow mind(dumb), he reacts by running into the bush to hide.
|
|
5 |
Akwukwo juru n'ohia, ma a baa a choba okazi eji esi ofe.
{mp3}ipa5{/mp3} |
There are many types of leaves in the bush, but people go in purposely to seek out useful and valuable okazi leaves for making soup.
|
|
6 |
A chụọ aja ma a hụghị udele, a mara n’ihe mere n’ala ndi Nmụọ {mp3}ipa6{/mp3}
|
The absence of a Vulture in any sacrifice, signifies that something happened in the land of spirits. |
|
7 |
A ma ka mmiri siri baa n'opi ugboghuru?
{mp3}ipa7{/mp3}
|
Who knows how water entered into the stalk of the pumpkin? |
|
8 |
Agwọ emeghi ihie o jiri buru agwọ,
{mp3}ipa8{/mp3}
|
If a snake fails to show or use it’s dangerous venom, little kids will use it in to tie their firewood. |
|
9 |
Bịa rie a bụghị (akpụtaghị_ bute nsogbu bịa
{mp3}ipa9{/mp3}
|
Invitation to a feast does not mean bring your problems |
|
10 |
Bịa ngwangwa abụghị tufuo uche gi ma ina-aga
{mp3}ipa10{/mp3}
|
A call to hurry up to an invitation does not mean abandon your thought process |
|
11 |
Biko bu olu okwu e ji eme udo
{mp3}ipa11{/mp3}
|
Please is a word towards peace |
|
12 |
Beta beta bụ n’ahụ Nama
{mp3}ipa12{/mp3}
|
Everything has a limitation |
|
13 |
Buru buru, abụghị buru n’isi gbaa ọtọ (akpọrị)
{mp3}ipa13{/mp3}
|
Hurrying to carry anything on the head does not mean don’t use a cushion on one’s head |
|
14 |
Chi ewere ehihie jie
{mp3}ipa14{/mp3}
|
The unthinkable has happened |
|
15 |
Egbe gbere Ugo bere, nke si ibe ya ebela nku kwaya
{mp3}ipa15{/mp3}
|
Live and let live; those who do not conform should receive severe mishap/punishment |
|
16 |
Ebe onye bi ka Ọ na-awachi
{mp3}ipa16{/mp3}
|
Charity begins at home |
|
17 |
Ewu atala m ịgị n'isi
{mp3}ipa17{/mp3} |
I have been duped |